Isaías 64

IBO

1 Ọ gaara adị mma ma asị na ị ga-adọwa eluigwe rịdata nʼala,

2 Dịka mgbe ọkụ na-agba ụmụ osisi,

3 Nʼihi na ọ bụ mgbe i mere ọtụtụ ihe egwu dị iche iche nke anyị na-atụghị anya ya

4 Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ,

5 Ị na-enyere ndị na-eme ezi ihe aka,

6 Anyị niile dịka onye rụrụ arụ,

7 Ọ dịghị onye nʼime anyị na-arịọ gị arịrịọ;

8 Ma otu ọbụla o si dị, gị Onyenwe anyị bụ Nna anyị.

9 Biko, Onyenwe anyị, anọgidela na-eweso anyị iwe;

10 Obodo nsọ gị niile aghọọla ọzara;

11 Ụlọnsọ ukwu anyị ahụ mara mma, nke dịkwa nsọ, ebe nna anyị ha nọ too gị, ma feekwa gị ofufe,

12 Mgbe ihe niile gasịrị, Onyenwe anyị, ị ga-ejisi onwe gị ike?

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado