Isaías 65

IBO

1 “Ana m egosipụta onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.

2 Ogologo ụbọchị niile ka m gbasapụrụ aka m abụọ

3 ndị na-anọgide na-akpasu m iwe

4 ndị na-anọdụ nʼetiti ili,

5 ndị na-asịrịta onwe ha, ‘Nọdụ iche, Abịala m nso,

6 “Lee, edeela ya rịị nʼihu m sị:

7 Ọ bụghị naanị maka mmehie ha, kama maka mmehie nna nna ha niile,”

8 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

9 Aga m eme ka mkpụrụ site na Jekọb pụta,

10 Sharọn ga-aghọkwa ebe ịta nri nke igwe anụ ụlọ;

11 “Ma unu ndị wezugara onwe unu site nʼebe Onyenwe anyị nọ,

12 Aga m eme ka unu zute mma agha;

13 Ya mere, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu,

14 Ndị ohu m ga-abụ abụ

15 Unu ga-ahapụ aha unu

16 Onye ọbụla na-ekpe ekpere nʼala ahụ,

17 “Nʼihi na lee, ana m eke

18 Ma ṅụrịanụ ọṅụ, tegharịakwa mgbe niile nʼobi ụtọ

19 Aga m aṅụrị ọṅụ nʼihi Jerusalem,

20 “Ọ dịghịkwa nwa ọhụrụ nwụchuru anwụchu

21 Ha ga-ewu ụlọ, biekwa nʼime ya;

22 Ndị m agaghị ewukwa ụlọ hapụrụ ya ndị ọzọ,

23 Ha agaghị adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.

24 Tupu ha akpọkuo m, aga m aza ha.

25 Nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-atakọ nri nʼotu ebe,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado