Isaías 63

IBO

1 Onye bụ onye a si nʼEdọm na-abịa,

2 Gịnị mere uwe gị ji na-acha ọbara ọbara,

3 “Azọchaala m ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị, naanị m zọchara ya;

4 Nʼihi na ọ bụ ụbọchị m ji abọ ọbọ;

5 Elere m anya ma o nweghị onye bịara inyere m aka.

6 Nʼiwe m, azọpịara mba niile dị iche iche;

7 Aga m ekwupụta ihe banyere ịhụnanya Onyenwe anyị.

8 Nʼihi na Onyenwe anyị sịrị, “Ndị a bụ nke m;

9 Nʼime mkpagbu ha niile, a kpagbukwara ya onwe ya,

10 Ma ha nupuru isi megide ya,

11 Mgbe ahụ, ndị ya chetara ụbọchị ndị ahụ gara aga,

12 Olee onye ahụ ike ya

13 Onye duuru ha gafee mmiri dị oke omimi?

14 Dịka ehi na-ata ahịhịa na ndagwurugwu,

15 Onyenwe anyị, biko site nʼeluigwe,

16 Ma gị onwe gị, bụ Nna anyị,

17 Onyenwe anyị, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si nʼụzọ gị kpafuo

18 Ọ bụ naanị nwa oge nta ka ndị gị nwetara ebe nsọ gị,

19 Anyị bụ nke gị site na mgbe ochie,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado