Isaías 62

IBO

1 Nʼihi Zayọn agaghị m emechi ọnụ,

2 Mba niile ga-ahụ ezi omume gị.

3 Ị ga-aghọ okpueze nke ịma mma nʼaka Onyenwe anyị,

4 A gakwaghị akpọ gị onye ahapụrụ ahapụ,

5 Dịka nwokorobịa si alụrụ nwaagbọghọ na-amaghị nwoke,

6 Enyela m ndị nche ọnọdụ ọrụ nʼelu mgbidi gị niile, Jerusalem.

7 Unu enyekwala ya izuike tutu ruo mgbe ọ ga-eme ka Jerusalem guzosie ike,

8 Onyenwe anyị ewerela aka nri ya

9 Ma ndị were ya ka ihe ubi ga-eri ya,

10 Gabiganụ! Gabiganụ sitenụ nʼọnụ ụzọ ama niile.

11 Onyenwe anyị ekwusaala okwu

12 A ga-akpọ ha Ndị Nsọ,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado