1 Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dị nʼahụ m,
2 O zitere m ikwupụta afọ mgbe Onyenwe anyị ga-eji ihuọma leta ndị mmadụ,
3 na igboro ndị niile na-eru ụjụ na Zayọn ihe na-akpa ha.
4 Ha ga-ewugharịkwa ebe niile e tikpọrọ etikpọ nʼoge ochie,
5 Ndị ọbịa ga-azụrụ gị igwe ewu na atụrụ unu;
6 A ga-akpọ unu ndị nchụaja Onyenwe anyị,
7 Nʼọnọdụ ihere dịịrị ha ugbu a,
8 “Nʼihi na mụ onwe m, Onyenwe anyị, na-ahụ ikpe ziri ezi nʼanya.
9 Mkpụrụ ha ga-abụ ndị a ma ama,
10 Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,
11 Dịka aja dị nʼubi si eme ka ihe a kụrụ nʼubi pupụta,