1 “Bilie, mụkee, nʼihi na ìhè gị abịala,
2 Lee, ọchịchịrị na-ekpuchi ụwa niile,
3 Mba niile dị iche iche ga-abịakwute ìhè gị,
4 “Welienụ anya unu abụọ elu legharịa gburugburu unu,
5 Mgbe ahụ, ị ga-elepụ anya ma chakee,
6 Ọtụtụ igwe ịnyịnya kamel nke si Midia
7 A ga-enye gị igwe ewu na atụrụ niile nke ndị Keda.
8 “Olee ndị bụ ndị a na-efegharị dịka igwe ojii,
9 Nʼezie, mụ ka ala ndị ahụ mmiri gbara gburugburu na-echere;
10 “Ndị mba ọzọ ga-abịa wuziere unu mgbidi unu niile.
11 Ọnụ ụzọ ama gị ga-eghe oghe oge niile
12 Mba ọbụla jụrụ ijere gị ozi ga-ala nʼiyi;
13 “Otuto niile na ịma mma niile nke Lebanọn ga-abụ nke gị.
14 Ụmụ ndị na-emegbu gị ga-abịa kpọọ isiala nye gị.
15 “Ọ bụ ezie na ọ dị mgbe ị bụ onye a kpọrọ asị, onye a na-emegbu,
16 Ị ga-aṅụ mmiri ara nke mba dị iche iche,
17 Nʼọnọdụ bronz, aga m eweta ọlaedo,
18 Ihe ike agaghị adịkwa nʼala gị ọzọ.
19 Anyanwụ agaghị abụkwara gị ìhè nʼehihie ọzọ,
20 Anwụ gị agaghị ada ada,
21 Mgbe ahụ, ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume,
22 Ezinaụlọ dị nta ga-aba ụba ghọọ obodo,