1 Nʼezie, aka Onyenwe anyị adịghị mkpụmkpụ nke na o nweghị ike ịzọpụta,
2 Kama mmehie unu ekewapụla unu
3 Nʼihi na aka unu jupụtara na ntụpọ ọbara,
4 Ọ dịghị onye na-ekpe ikpe ziri ezi,
5 Ha na-avụ akwa ajụala,
6 Akwụ udide ha abaghị uru iji mee uwe,
7 Ụkwụ ha na-eme ngwangwa ịgbaba nʼime mmehie,
8 Ha amaghị ihe ụzọ udo bụ,
9 Ya mere ikpe ziri ezi dị anya nʼebe anyị nọ,
10 Anyị na-asọgharị ìsì na mgbidi dịka ndị na-enweghị anya,
11 Anyị na-agbọ ụja dịka bịa;
12 Nʼihi na mmehie anyị amụbaala nʼihu Onyenwe anyị;
13 Anyị maara nnupu isi anyị na ngọnarị anyị gọnarịrị Onyenwe anyị;
14 Ụlọ ikpe anyị niile adịghị achọ onye ezi omume;
15 E, eziokwu alaala;
16 Ọ hụrụ na anyị enweghị onye inyeaka ọbụla;
17 Ọ na-eyikwasị ezi omume dịka ngwa agha ikpuchi obi ya.
18 Ọ ga-akwụghachi ndị iro ya
19 Site nʼọdịda anyanwụ, ndị mmadụ ga-asọpụrụ aha Onyenwe anyị,
20 “Onye mgbapụta ga-abịa na Zayọn;
21 “Ma mụ onwe m, nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,” ka Onyenwe anyị na-ekwu. “Mmụọ m, nke dị nʼahụ gị, na okwu m niile nke m tinyere nʼọnụ gị, agaghị apụ nʼegbugbere ọnụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ ụmụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ agbụrụ gị. Ha ga-adịgide site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi,” ka Onyenwe anyị kwuru.