Isaías 47

IBO

1 “Rịda nʼala, nọdụ na uzuzu,

2 Were nkume igwe nri gwee ọka,

3 A ga-ekpughe ọtọ gị,

4 Otu a ka Onye mgbapụta anyị kwuru, Onye ga-azọpụta Izrel. Aha ya bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

5 “Nọdụ duu, baa nʼime ọchịchịrị,

6 Ewesoro m ndị m iwe,

7 I kwuru sị,

8 “Ugbu a gee ntị, gị onye na-eme dịka o si tọọ gị ụtọ.

9 Ma lee anya!

10 Nʼihi na i werela obi gị tụkwasị nʼajọ omume gị

11 Ihe ọjọọ ga-abịakwasị gị,

12 “Dokọtazie ọgwụ okike gị niile,

13 Ndụmọdụ niile a na-enye gị adịghị enyere gị aka.

14 Lee, ha bụ ihe efu dịka ahịhịa kpọrọ nkụ.

15 Lee ihe ndị a na-enyocha kpakpando ga-emere gị,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado