Isaías 46

IBO

1 Bel na Nebo, arụsị ndị Babilọn makpu amakpu.

2 Ha makpuuru, rudakọkwa ala nʼotu;

3 “Geenụ m ntị, unu ụmụ ụmụ Jekọb,

4 Mụ onwe m, bụ onye ahụ, ọ bụ m ga-elekọtakwa unu anya,

5 “Onye ka unu ga-asị na o yiri m? Onye kwa ka mụ na ya ha?

6 Ụfọdụ mmadụ na-emeghe akpa ego ha wụpụta ọlaedo dị nʼime ya,

7 Ha na-ebuli arụsị ahụ buru ya nʼubu ha,

8 “Chetanụ nke a, ma tuleekwa ya,

9 Chetakwanụ ihe ndị ahụ niile mere nʼoge gara aga,

10 Ọ bụ m na-egosi ikpeazụ site na mmalite,

11 Aga m esite nʼọwụwa anyanwụ kpọọ anụ ufe,

12 Geenụ m ntị, unu ndị isi ike,

13 Ana m eweta ezi omume nso,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado