Isaías 45

IBO

1 “Nke a ka Onyenwe anyị na-ekwu nye ohu ya nke o tere mmanụ,

2 Mụ onwe m ga-ebu ụzọ gaa nʼihu gị

3 Aga m enye gị akụ niile e zoro nʼebe ọchịchịrị gbara,

4 Nʼihi Jekọb bụ ohu m,

5 Ọ bụ m bụ Onyenwe anyị, ọ dịghịkwa onye ọzọ dị;

6 Mgbe ahụ, ụwa niile, site nʼọwụwa anyanwụ

7 Ọ bụ m kpụrụ ìhè, keekwa ọchịchịrị.

8 “Gị, eluigwe, zodata ezi omume m

9 “Ahụhụ na-adịrị mmadụ ahụ nke na-alụso onye kere ya ọgụ,

10 Ahụhụ na-adịrị nwantakịrị ahụ gwara nna ya okwu sị,

11 “Otu a ka Onyenwe anyị, Onye nsọ nke Izrel,

12 Ọ bụ mụ onwe m kere ụwa,

13 M ga-akpọlite Sairọs nʼezi omume m:

14 Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

15 Nʼezie, gị onwe gị bụ Chineke, Onye nzọpụta Izrel.

16 A ga-eme ndị niile na-akpụ arụsị ihe ihere,

17 Ma Onyenwe anyị ga-eji nzọpụta

18 Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị onye kere eluigwe sịrị,

19 Ọ bụghị na nzuzo ka m kwuru okwu,

20 “Chịkọtaanụ onwe unu, gbakọtanụ,

21 Kwupụtanụ ihe kwesiri ịdị, gosinụ ya,

22 “Laghachikwutenụ m, ka m zọpụta unu.

23 Ejirila m onwe m ṅụọ iyi,

24 E, ha ga-ekwupụta sị, ‘Ọ bụ nʼime Onyenwe anyị naanị

25 Ma agbụrụ niile nke Izrel

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado