Isaías 44

IBO

1 “Ma ugbu a, gee ntị gị Jekọb, bụ ohu m,

2 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,

3 Nʼihi na aga m eme ka ala ahụ kpọrọ nkụ nweta mmiri,

4 Ha ga-etopụta etopụta dịka ahịhịa a gbara mmiri,

5 Ha ga-eji nganga sị, ‘Abụ m nke Onyenwe anyị,’

6 “Nke a bụ ihe Onyenwe anyị na-ekwu,

7 Ọ bụkwa onye dị ka m? Ya kwupụta ya.

8 Unu atụla egwu. Unu amakwala jijiji.

9 Ndị a niile na-apị arụsị bụ ndị nzuzu.

10 Ọ baghị uru mmadụ ịkpụrụ onwe ya arụsị maọbụ chi a pịrị apị,

11 Lee ihere ga-eme ndị niile na-akpọ isiala nye ya.

12 Ọkpụ ụzụ na-ewere ngwa ọrụ ya

13 Onye ọka osisi na-esite nʼeriri ọtụtụ tụpụta osisi

14 Ọ na-egbutu osisi sida dị iche iche,

15 Ọ bụkwa nkụ ka eji ya e mere;

16 Ọkara nʼime osisi ndị a ka o ji emenwu ọkụ;

17 Ihe fọdụrụ nʼime osisi ahụ ka ọ na-ewere kwaara onwe ya arụsị a pịrị apị;

18 Ha amaghị ihe ọbụla; ha adịghị aghọtakwa,

19 Ọ dịghị onye na-anọdụ chee echiche,

20 Onye na-adịghị eche ụdị echiche a bụ onye nzuzu, nke na-eji ntụ si nʼebe a kwanyere ọkụ na-azụ onwe ya.

21 “Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,

22 Ehichapụla m njehie gị niile; dịka igwe ojii,

23 Bụọnụ abụ oke ọṅụ, unu eluigwe, nʼihi na Onyenwe anyị emeela ya;

24 “Otu a, Onyenwe anyị na-ekwu,

25 onye na-emebi ihe ịrịbama niile nke ndị amụma ụgha

26 onye na-eme ka okwu ndị ohu ya mezuo

27 Onye ahụ na-asị, ogbu mmiri, ‘Takọrọ,

28 Onye na-asị banyere Sairọs, ‘Ọ bụ onye ọzụzụ atụrụ m,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado