Isaías 42

IBO

1 “Lee ohu m, onye m na-agba ume,

2 Ọ gaghị eti mkpu maọbụ welie olu ya kwaa akwa,

3 Ọ gaghị agbaji ahịhịa riidi azọpịara azọpịa,

4 Ọ gaghị asọ ngọngọ maọbụ daa mba,

5 Nke a bụ ihe Chineke bụ Onyenwe anyị kwuru,

6 “Mụ onwe m, bụ Onyenwe anyị, akpọla gị ka i gosi ezi omume m.

7 Ị ga-emeghe anya ndị kpuru ìsì,

8 “Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị! Nke a bụkwa aha m.

9 Lee ihe ochie emezuola

10 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ; tookwanụ ya,

11 Ka ọzara na obodo niile dị nʼime ya welie olu ha elu,

12 Ka ha nye Onyenwe anyị ebube,

13 Onyenwe anyị ga-apụta buo agha dịka dike.

14 “Ọ dịla anya kemgbe m gbara nkịtị;

15 Aga m eme ka ugwu ukwu na ugwu nta niile dị larịị,

16 Aga m edu ndị kpuru ìsì, site nʼụzọ nke ha na-amaghị,

17 Ma ndị niile na-atụkwasị arụsị obi,

18 “Geenụ ntị, unu ndị ntị chiri,

19 Olee onye kpuru ìsì dịka ohu m?

20 Ị hụla ọtụtụ ihe, ma ị dịghị atụkwasị uche gị na ha.

21 Onyenwe anyị emeela ka iwu ya dị ukwuu,

22 Ma e meela ka ndị ya bụrụ ndị e zukpọrọ ihe ha nwere nʼoge agha.

23 Onye ka ọ bụ nʼetiti unu nke ga-ege ntị nʼihe ndị a?

24 Onye weere Jekọb nyefee nʼaka ndị na-ebibi ihe,

25 Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị ndị ya iwe ọkụ ya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado