1 Nke a bụ ihe Aịzaya nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jerusalem.
2 Nʼụbọchị ikpeazụ,
3 Ọtụtụ ndị mmadụ ga-abịa ma sịkwa,
4 Ọ ga-ekpe ikpe nʼetiti mba niile,
5 Unu ụlọ Jekọb, bịanụ
6 Gị, bụ Onyenwe anyị, Ị gbakụtala ndị gị,
7 Ala ha jupụtara nʼọlaọcha na ọlaedo,
8 Ala ha jupụtara nʼarụsị,
9 Nʼihi ya, a ga-eme ka mmadụ bụrụ ihe e wedara nʼala,
10 Gaanụ nʼime nkume,
11 Anya nke onye nganga ka a ga-eweda nʼala,
12 Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwere ụbọchị ọ kwadooro
13 nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,
14 nye ugwu ukwu niile nke dị elu,
15 nye ụlọ elu niile,
16 nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,
17 Onye nganga ka a ga-eweda nʼala,
18 A ga-ala arụsị niile nʼiyi, mee ka ha ghara ịdịkwa.
19 Ndị mmadụ ga-agba ọsọ gbaba nʼọnụ dị na nkume,
20 Nʼụbọchị ndị ahụ,
21 Mgbe ahụ, ha ga-ezo onwe ha nʼoghere niile dị nʼoke nkume,
22 Kwụsị ịtụkwasị mmadụ efu obi.