1 Nʼihi na, lee, Onyenwe anyị,
2 Ọ ga-ewezugakwa ndị bụ dike nʼetiti ha, na onye agha,
3 na onyeisi agha na-achị ndị agha iri ise, na onye a na-asọpụrụ,
4 “Aga m eme ka ụmụ okorobịa ghọọ ndị ozi ha,
5 Ndị mmadụ ga-emegbu ibe ha,
6 Otu nwoke ga-ejide nwanne ya nwoke
7 Ma ọ ga-azaghachi nʼụbọchị ahụ sị,
8 Lee na Jerusalem na-asọ ngọngọ.
9 Ihu ha na-egosi ihe ha bụ. Ọ na-ezipụta ajọ omume ha.
10 Zie ndị ezi omume niile ozi sị ha, na ihe ga-agara ha nke ọma,
11 Ma gwa ndị na-emebi iwu na ahụhụ dịrị ha.
12 Ụmụ okorobịa na-emegbu ndị m,
13 Onyenwe anyị anyị ewerela ọnọdụ ya nʼụlọikpe;
14 Onyenwe anyị na-aba nʼikpe
15 Gịnị mere unu ji azọpịa ndị m,
16 Ọzọkwa, Onyenwe anyị kwuru sị,
17 Nʼihi ya, Onyenwe anyị ga-eme ka ọnya jupụta nʼisi ndị inyom Zayọn,
18 Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-anapụ ha ihe ịchọ mma ha niile, ma mgbaaka, ma ịchafọ ịgbado isi, ma ihe olu nke dị nʼụdịdị ọnwa ọhụrụ,
19 ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu,
20 ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche;
21 ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile,
22 ma uwe mmemme ha niile ma uwe mwụda niile, ma akwa akwa mgbochi, ma akpa nta niile,
23 ma enyo ha niile, ma akwa ọcha niile, ma okpu ọma niile, ma mgbokwasị ha niile.
24 Nʼọnọdụ ụda ọma, ha ga-esi ure ure;
25 Ndị ikom unu ka a ga-eji mma agha gbuo,
26 Ọnụ ụzọ ama niile nke Zayọn ga-eti mkpu akwa ruokwa ụjụ.