Isaías 1

IBO

1 Ọhụ Aịzaya nwa Emọz, nke ọ hụrụ banyere Juda na Jerusalem nʼoge ọchịchị Ụzaya, Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda.

2 Gee ntị, gị eluigwe, gee ntị, gị ụwa!

3 Ehi maara onyenwe ya,

4 Ahụhụ dịrị mba ndị mmehie,

5 Gịnị mere a ga-eji nọgide na-eti unu ihe?

6 O nweghị akụkụ ahụ unu zuruoke,

7 Ala unu tọgbọrọ nʼefu,

8 Ada Zayọn ka a hapụrụ

9 Ọ bụrụ na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile

10 Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị,

11 “Nʼihi gịnị ka unu ji na-achụrụ m ọtụtụ aja,

12 Mgbe unu na-abịa ka ahụ unu nʼihu m,

13 Kwụsị iweta onyinye niile na-enweghị isi.

14 Mkpụrụobi m kpọrọ mmemme ọnwa ọhụrụ, na mmemme unu ndị ọzọ

15 Mgbe unu na-agbasa aka unu nʼekpere,

16 Sachapụnụ onwe unu, dịkwanụ ọcha.

17 Mụtanụ otu e si eme ihe ziri ezi; chọọnụ ikpe ziri ezi,

18 “Bịanụ ka anyị kparịtaa ụka,”

19 Ọ bụrụ na unu ga-ekwenye, ọ bụrụ na unu ga-erubere m isi,

20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ ma nupu isi,

21 Lee ka obodo ahụ kwesiri ntụkwasị obi

22 Ọlaọcha gị aghọọla unyi,

23 Ndị ndu gị niile bụ ndị nnupu isi,

24 Nʼihi ya, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

25 Aka m ga-abịakwasị unu.

26 Emesịa, aga m enye unu ndị na-ekpe ikpe ziri ezi.

27 A ga-eji ikpe ziri ezi zọpụta Zayọn.

28 Ma ndị mmehie niile na ndị niile na-enupu isi ka ọ ga-ala nʼiyi;

29 “Ihere ga-eme unu nʼihi osisi ook nsọ ndị ahụ niile

30 Unu ga-ala nʼiyi dịka osisi ook na-akpọnwụ akpọnwụ

31 Onye kachasị ike nʼetiti unu ga-ala nʼiyi dịka ahịhịa na-ere ọkụ;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado