1 Abatala m nʼubi m a gbara ogige, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.
2 A rahụrụ m ụra, ma obi m mụ anya.
3 Eyipụlarị m uwe m.
4 Onye m hụrụ nʼanya gbatịrị aka ya imeghe ụzọ,
5 Mụ onwe m biliri imeghere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,
6 Mgbe m megheere onye m hụrụ nʼanya ụzọ,
7 Ndị nche hụrụ m
8 Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, ana m agba unu iyi,
9 Gị nwanyị kachasị mma,
10 Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya.
11 Isi ya dịka ọlaedo a nụchara anụcha,
12 Anya ya abụọ dịka nduru
13 Nti ya abụọ dị ka ihe ndina ụda
14 Aka ya abụọ dị ka mkpara ọlaedo a kpụziri akpụzi,
15 Ogwe ụkwụ ya abụọ dị ka ogidi e ji nkume mabụl kpụọ,
16 Ọnụ ya bụ ihe tọkarịsịrị ụtọ nʼonwe ya,