Amós 9

IBO

1 Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ guzo nʼakụkụ ebe ịchụ aja, ọ sịrị,

2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala ruo nʼala mmụọ,

3 Ọ bụrụkwa na ha ezoo onwe ha nʼelu Kamel

4 Ọ bụrụ na a dọta ha nʼagha mee ka ha gaa biri nʼala ndị mba ọzọ,

5 Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

6 Onye na-ewu ụlọ elu ya nʼeluigwe niile,

7 “Ọ bụ na unu ndị Izrel

8 “Nʼezie, anya Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dịkwasịrị

9 “Ma lee, mụ onwe m gaje inye iwu,

10 Ma ndị mmehie ahụ niile nọ nʼetiti ndị m,

11 “Nʼụbọchị ahụ,

12 Ka ha nwee ike inweta ndị fọdụrụ nʼEdọm

13 “Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

14 Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.

15 Aga m akụ Izrel nʼala ha.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado