Obadias 1

IBO

1 Ọhụ nke Ọbadaya hụrụ.

2 “Lee, aga m eme ka ị dị nta nʼetiti mba dị iche iche;

3 Nganga nke obi gị eduhiela gị,

4 A sịkwarị na i felie elu dịka ugo,

5 “Ọ bụrụ na ndị ohi abịakwute gị,

6 Ma lee ka e si nyochapụtachaa ebe niile Ịsọ debere akụ ya,

7 Ndị enyi gị niile aghọgbuola gị, nwee ike imegide gị,

8 “Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

9 Ndị gị bụ dike nʼagha, o Teman, ka ụjọ ga-eri.

10 Nʼihi na i gbuola ma mesokwa nwanne gị bụ Jekọb ihe ike.

11 Nʼụbọchị ahụ, ị nọọrọ onwe gị,

12 Ma ị garaghị eleda nwanne gị anya

13 I kwesighị isite nʼọnụ ụzọ ama ndị m zọọ ije

14 I kwesighị ịnọchi na ngalaba ụzọ

15 “Ụbọchị nke Onyenwe anyị dị nso

16 Dịka i si site nʼugwu nsọ m ṅụọ ihe ọṅụṅụ

17 Ma nʼugwu Zayọn ndị gbara ọsọ ndụ ga-afọdụ,

18 Ụlọ Jekọb ga-abụ ọkụ,

19 Mgbe ahụ, ndị bi na Negev ga-ebichi

20 Ụmụ Izrel gbara ọsọ ndụ gaa na Hala,

21 Ndị nnapụta ga-agbago nʼugwu Zayọn

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado