1 Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị gosiri m. Otu nkata nke mkpụrụ osisi ọkọchị chara acha jupụtara.
2 Ọ sịrị m, “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”
3 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara, “Nʼụbọchị ahụ, abụ niile nke a na-abụ nʼime ụlọnsọ ukwu ga-aghọ iti mkpu akwa. Ọtụtụ, ọtụtụ ozu ndị nwụrụ anwụ, nʼebe niile ọbụla ka atụpụsịrị ha! Mkpọtụ ọbụla adịghịkwa!”
4 Nụrụnụ nke a, unu ndị na-azọpịa ndị mkpa na-akpa,
5 na-asị,
6 Jiri ọlaọcha zụta ụmụ ogbenye,
7 Onyenwe anyị ewerela nganga Jekọb ṅụọ iyi, “Nʼezie, agaghị m echefu, ọ bụladị otu nʼime ọrụ niile ha rụrụ.”
8 Ọ bụ na ala agaghị ama jijiji nʼihi nke a,
9 “Ma nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,
10 Aghaghị m ime ka ụbọchị oke oriri unu ghọọ ụbọchị iru ụjụ;
11 “Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,
12 Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ,
13 “Nʼụbọchị ahụ,
14 Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,