Amós 5

IBO

1 Nụrụnụ okwu ndị a, nke a ka m na-ekwu megide unu, ọ bụ mkpu akwa maka gị ezinaụlọ nke Izrel:

2 “Izrel, nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, a daala,

3 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-asị Izrel,

4 Ihe ndị a bụ okwu Onyenwe anyị na-agwa ụlọ Izrel,

5 Unu achọla Betel,

6 Chọọnụ Onyenwe anyị, ka unu dịrị ndụ,

7 Unu ndị na-eme ikpe ziri ezi ka ọ ghọọ ihe ilu,

8 Onye mere kpakpando pleiades na orion,

9 Onye na-eme ka ịla nʼiyi bịakwasị ndị dị ike nʼotu ntabi anya,

10 Ọ dị ndị na-akpọ onye na-edebe ikpe ziri ezi nʼụlọikpe asị,

11 Unu na-azọpịa ndị ogbenye,

12 Nʼihi na amaara m njehie unu niile, ka ha si baa ụba,

13 Nʼihi ya, onye nwere uche na-ekpuchi ọnụ ya nʼoge ahụ,

14 Chọsienụ ezi ihe ike, ọ bụghị ihe ọjọọ;

15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, ma hụnụ ezi ihe nʼanya.

16 Nʼihi ya, nke a ka Onyenwe anyị, Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Onyenwe anyị na-asị,

17 A ga-enwe iti mkpu akwa nʼime ubi vaịnị niile,

18 Ahụhụ dịrị unu,

19 Ọ ga-adị ka onye si nʼihu ọdụm na-agbapụ

20 Ụbọchị Onyenwe anyị ọ gaghị abụ ụbọchị ọchịchịrị, na-abụghị ìhè,

21 “Akpọrọ m mmemme oriri na ọṅụṅụ unu asị, ajụla m ya.

22 A sịkwarị na unu bunyere m aja nsure ọkụ unu na aja mkpụrụ ọka unu,

23 Sitenụ nʼebe m nọ wezuga ụzụ ịbụ abụ unu.

24 Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri,

25 “Iri afọ anọ ndị ahụ unu nọ nʼọzara,

26 Unu ga-ebuli eze unu Sakut elu,

27 Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,”

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado