Amós 4

IBO

1 Nụrụ okwu a, unu nne ehi nke Bashan, ndị na-ebi nʼelu ugwu Sameria,

2 Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ewerela ịdị nsọ ya ṅụọ iyi, sị,

3 Ọ bụ site nʼoghere dị iche iche e mere na mgbidi obodo,

4 “Gaanụ na Betel, ma jehie.

5 Chụọnụ aja nsure ọkụ dịka aja ekele, site nʼachịcha koro eko;

6 “E mere m ka unu nwee eze dị ọcha nʼobodo unu niile,

7 “Ọzọkwa, Mụ onwe m gbochikwara mmiri izoro unu,

8 Ndị si obodo abụọ maọbụ atọ chọrọ mmiri ọṅụṅụ jee nʼobodo ọzọ,

9 “Ezitere m ọrịa nchakpọ nʼubi unu niile a gbara ogige, ya na ubi vaịnị unu niile, ọtụtụ oge,

10 “Ezitere m nʼetiti unu ajọ ọrịa na-efe efe

11 “Akwaturu m ụfọdụ nʼime unu

12 “Nʼihi ya, ihe ndị a ka m na-aga ime gị, gị bụ Izrel.

13 Ma lee, onye na-akpụ ugwu niile,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado