Amós 3

IBO

1 Nụrụnụ okwu ndị a nke Onyenwe anyị kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt.

2 “Naanị unu ka m họọrọ

3 Mmadụ abụọ ga-esi aṅaa jekọọ ije

4 Ọdụm ọ na-agbọ ụja nʼọhịa

5 Nnụnụ ọ na-ama nʼọnya dị nʼala

6 Mgbe a fụrụ opi nʼobodo,

7 Nʼezie Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị adịghị eme ihe ọbụla

8 Ọdụm agbọọla ụja,

9 Kwusaanụ ya nʼobodo niile e wusiri ike nke Ashdọd

10 “Ha echezọọla ime ezi ihe.” Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

11 Nʼihi ya nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,

12 Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

13 “Nụrụ nke a, ma gbaanụ ama megide ụmụ Jekọb,” ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, kwubiri.

14 “Nʼụbọchị ahụ, m ga-enye Izrel ahụhụ nʼihi mmehie ha,

15 Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado