1 Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
2 Ya mere, aga m ezite ọkụ na Moab,
3 Aga m ala onyeisi ọchịchị ya nʼiyi,
4 Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
5 Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na Juda,
6 Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
7 Ha na-azọpịa isi ndị ike na-adịghị,
8 Ha na-edina nʼakụkụ ebe ịchụ aja ọbụla,
9 “Ma a lara m ndị Amọrait nʼiyi nʼihu ha,
10 Esitere m nʼala Ijipt kpọpụta unu,
11 “Ahọpụtara m ụmụ unu ụfọdụ ka ha bụrụ ndị amụma,
12 “Ma unu mere ka ndị Nazirait ahụ ṅụọ mmanya.
13 “Nʼihi ya, aga m abịada unu nʼala nʼọnọdụ unu,
14 Ịgba ọsọ agaghị azọpụta ọ bụladị ndị dị nwe ụkwụ ọsọ,
15 Ndị na-agba ụta agaghị agbata ihe ọbụla,
16 Ndị obi siri ike nʼetiti ndị dike unu,