Amós 1

IBO

1 Okwu ndị Emọs kwuru, onye bụ otu nʼime ndị ọzụzụ atụrụ nke obodo Tekoa. Ndị a bụ ọhụ ọ hụrụ banyere Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a mgbe Uzaya bụ eze ndị Juda. Nʼoge ahụ kwa ka Jeroboam nwa Joash na-achị Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a afọ abụọ tupu oke ala ọma jijiji ahụ adịrị.

2 Ọ sịrị,

3 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

4 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ nʼụlọeze Hazael;

5 Aga m etiji ibo ọnụ ụzọ ama Damaskọs,

6 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

7 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Gaza,

8 Aga m egbu ndị Ashdọd,

9 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

10 Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Taịa;

11 Onyenwe anyị na-ekwu,

12 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na Teman;

13 Ma otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

14 Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Raba.

15 Eze ha na ndịisi ọchịchị ya ga-abụ ndị a dọtara nʼagha,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado