1 Crônicas 8

IBO

1 Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ:

2 nke anọ Noha, na nke ise Rafa.

3 Ndị ikom Bela mụrụ bụ

4 Abishua, Neeman, Ahoa,

5 Gera, Shefufan na Huram.

6 Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a:

7 Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.

8 A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m.

9 Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,

10 Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi.

11 Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal.

12 Elpaal mụrụ ndị a:

13 Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.

14 Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,

15 Zebadaya, Arad, Eda,

16 Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya.

17 Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba,

18 Ishmerai, Izlaya na Jobab bụ ụmụ Elpaal.

19 Jakim, Zikri, Zabdi,

20 Elienai, Ziletai, Eliel,

21 Adaya, Beraya na Shimrat bụ ụmụ Shimei.

22 Ishpan, Eba, Eliel,

23 Abdon, Zikri, Hanan,

24 Hananaya, Elam, Antotija,

25 Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak.

26 Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya,

27 Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.

28 Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

29 Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn.

30 Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,

31 Gedoa, Ahio na Zeka

32 na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.

33 Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.

34 Jonatan mụrụ nwa nwoke

35 Ụmụ Maịka mụrụ bụ,

36 Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.

37 Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel.

38 Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a:

39 Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ:

40 Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado