1 Crônicas 2

IBO

1 Izrel mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a: Ruben, Simiọn, Livayị, Juda, Isaka, na Zebụlọn,

2 Dan, Josef, Benjamin, Naftalị, Gad na Asha.

3 Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.

4 Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke.

5 Ụmụ ndị ikom Perez bụ,

6 Zera mụrụ:

7 Ekan nwa Kami,

8 Etan mụrụ

9 Hezrọn mụtara

10 Ram mụrụ Aminadab,

11 Nashọn mụrụ Salma,

12 Boaz amụta Obed,

13 Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ

14 Nke anọ bụ Netanel,

15 nke isii Ozem,

16 Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,

17 Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa.

18 Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a

19 Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.

20 Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.

21 Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead.

22 Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead.

23 Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu.

24 Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.

25 Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,

26 Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.

27 Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:

28 Ụmụ Onam mụrụ bụ

29 Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.

30 Ụmụ Nadab mụrụ bụ

31 Ma Apaim mụtara Ishi.

32 Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,

33 ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:

34 Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.

35 O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.

36 Atai mụrụ Netan,

37 Zabad amụọ Eflal.

38 ma Obed mụrụ Jehu.

39 Azaraya bụ nna Helez,

40 Eleasa mụrụ Sismai,

41 Shalum bụ nna Jekamaya,

42 Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ

43 Hebrọn mụrụ ndị a:

44 Shema mụrụ Raham,

45 Ọkpara Shamai bụ Maon,

46 Efaa, iko nwanyị Kaleb,

47 Jadia mụtara ndị ikom ndị a:

48 Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:

49 ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,

50 Ndị a bụ ụmụ Kaleb.

51 Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea.

52 Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ

53 Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta.

54 Salma mụtara ikwu ndị a:

55 Ụfọdụ ha bụ ikwu ndị ode akwụkwọ, ndị bi nʼobodo Jabez: ndị Tirait, na ndị Shimea, na ndị Suka. Ndị a niile bụ ndị Ken, ndị sitere nʼagbụrụ Hamat, nna ndị ikwu Rekab.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado