1 Crônicas 1

IBO

1 Adam, Set, Enọsh,

2 Kenan, Mahalalel, Jared,

3 Enọk, Metusela, Lamek,

4 Ụmụ Noa bụ Shem, Ham, na Jafet.

5 Ụmụ ndị ikom Jafet bụ:

6 Ụmụ ndị ikom Goma bụ

7 Ụmụ ndị ikom Javan bụ:

8 Ụmụ ndị ikom Ham bụ:

9 Ụmụ ndị ikom Kush bụ:

10 Kush bụ nna Nimrọd,

11 Ijipt bụ nna

12 ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.

13 Kenan bụ nna

14 ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,

15 ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,

16 ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat.

17 Ụmụ ndị ikom Shem bụ

18 Apakshad bụ nna Shela;

19 Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:

20 Joktan bụ nna

21 Hadoram, Ụzal, Dikla,

22 Obal, Abimael, Sheba,

23 Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.

24 Shem, Apakshad, Shela,

25 Eba, Peleg, Reu,

26 Serug, Nahọ, Tera

27 na Ebram, ya bụ Ebraham.

28 Ụmụ Ebraham mụrụ bụ Aịzik na Ishmel.

29 Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha:

30 Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema,

31 Jetua, Nafish na Kedema.

32 Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya

33 Ụmụ ndị ikom Midian bụ:

34 Ebraham mụtara Aịzik.

35 Ịsọ mụrụ ndị a:

36 Ụmụ Elifaz bụ

37 Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:

38 Ụmụ ndị ikom Sia bụ

39 Ụmụ ndị ikom Lotan bụ

40 Ụmụ ndị ikom Shobal bụ

41 Ana mụrụ

42 Ụmụ ndị ikom Eza bụ

43 Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha.

44 Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.

45 Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.

46 Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.

47 Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.

48 Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze.

49 Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.

50 Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.

51 Hadad mesịrị nwụọkwa.

52 Oholibama, Elaa, Pinon,

53 Kenaz, Teman, Mibza,

54 Magdiel na Iram.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado