1 Crônicas 3

IBO

1 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Devid, ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na Hebrọn.

2 Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua.

3 Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital.

4 Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii.

5 Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ:

6 Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua, Elifelet,

7 Noga, Nefeg, Jafia,

8 Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.

9 Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.

10 Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam,

11 na Joram,

12 na Amazaya,

13 na Ehaz,

14 na Amọn,

15 Ụmụ ndị ikom Josaya:

16 Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,

17 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:

18 Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.

19 Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ

20 E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed.

21 Ụmụ Hananaya mụrụ bụ

22 Ụmụ Shekanaya bụ ndị a:

23 Ụmụ Nearaya bụ ndị a,

24 Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a:

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado