Salmos 96

IBO

1 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ,

2 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, toonu aha ya;

3 Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile,

4 Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto;

5 Nʼihi na chi niile nke mba niile dị iche iche bụ arụsị efu,

6 Ịma mma na ebube dị nʼihu ya;

7 Nyenụ Onyenwe anyị, unu ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche,

8 Nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ ruuru aha ya;

9 Kpọọnụ isiala nye Onyenwe anyị nʼịma mma nke ịdị nsọ ya;

10 Kwusaa nʼetiti mba niile sị, “Onyenwe anyị na-achị.”

11 Ka mbara eluigwe ṅụrịa, ka ụwa nwekwa obi ụtọ;

12 Ka ala ubi niile na ihe niile dị nʼime ha jupụta nʼobi ụtọ.

13 Ka ihe niile e kere eke ṅụrịa ọṅụ nʼihu Onyenwe anyị, nʼihi na ọ na-abịa,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado