1 Bịanụ ka anyị jiri ọṅụ bụkuo Onyenwe anyị abụ;
2 Ka anyị jiri ekele bịakwute ya
3 Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Chineke dị ukwuu,
4 Ebe niile michasịrị emi nke ụwa dị nʼaka ya,
5 Osimiri niile bụ nke ya, nʼihi na ọ bụ ya kere ha,
6 Bịanụ ka anyị kpọọ isiala nʼofufe,
7 nʼihi na ọ bụ Chineke anyị
8 “Unu emela ka obi unu sie ike dịka unu mere na Meriba,
9 ebe nna nna unu ha nwara m,
10 Iri afọ anọ ka m were iwe megide ọgbọ ahụ;
11 Nʼihi nke a, aṅụrụ m iyi nʼiwe, sị,