1 Chineke atọọla ntọala ya nʼelu ugwu nsọ ahụ;
2 Onyenwe anyị hụrụ ọnụ ụzọ ama Zayọn nʼanya,
3 Ihe dị iche iche nke dị ebube ka a na-ekwu banyere gị,
4 “Aga m agụnye Rehab na Babilọn,
5 Nʼezie, a ga-ekwu okwu banyere Zayọn sị,
6 Onyenwe anyị ga-ede nʼime akwụkwọ usoro nke ndị mmadụ:
7 Dịka ha na-eti egwu, ha ga-abụ abụ sị,