Salmos 77

IBO

1 Etikuru m Chineke nʼoke olu maka enyemaka;

2 Mgbe m nọ nʼihe mgbu, ọ bụ Onyenwe anyị ka m chọrọ.

3 O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude;

4 I kweghị ka anya m abụọ mechie;

5 Echere m echiche banyere ụbọchị niile gara aga,

6 Echetara m abụ niile m na-abụ nʼime anyasị.

7 “Onyenwe anyị ọ ga-agbakụta m azụ ruo mgbe ebighị ebi?

8 Ọ pụtara na ịhụnanya ya nke na-adịgide ruo ebighị ebi agwụla?

9 Chineke, o chefuola i mere anyị ebere?

10 Mgbe ahụ, ekwuru m, “Lee ọnọdụ ọjọọ m,

11 Aga m echeta ọrụ niile Onyenwe anyị rụrụ;

12 Aga m atụgharịa uche m nʼọrụ gị niile,

13 O Chineke, ụzọ gị niile dị nsọ.

14 Ị bụ Chineke onye na-arụ ọrụ ebube dị iche iche;

15 I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị,

16 Osimiri hụrụ gị, O Chineke,

17 Igwe ojii wụpụrụ mmiri,

18 A nụrụ ụda egbe eluigwe gị nʼoke ifufe,

19 Ọ bụ nʼosimiri ka nzọ ụkwụ gị gara,

20 I sitere nʼaka Mosis na Erọn

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado