Salmos 75

IBO

1 Anyị na-eto gị, O Chineke.

2 Ị na-asị, “Ana m ahọpụta oge a kara aka.

3 Mgbe ụwa na mmadụ niile bi nʼime ya na-ama jijiji,

4 Nye ndị mpako, ana m asị, ‘Unu etukwala ọnụ ọzọ,

5 Unu ewelila mpi unu megide eluigwe;

6 Ọ dịghị onye ọbụla sitere nʼọwụwa anyanwụ, maọbụ nʼọdịda anyanwụ,

7 Kama ọ bụ Chineke, onye na-ekpe ikpe;

8 Otu iko dị nʼaka Onyenwe anyị

9 Ma mụ onwe m, aga m ekwupụta nke a ruo mgbe ebighị ebi.

10 bụ onye sịrị, “Aga m ebipụ mpi ndị ajọ omume niile,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado