Salmos 74

IBO

1 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?

2 Cheta mba ahụ nke ị zụtara na mgbe ochie,

3 Tụgharịa nzọ ụkwụ gị bịa na mbibi ebighị ebi ndị a.

4 Ndị iro gị gbọrọ ụja nʼebe i zutere anyị.

5 Ha kpara agwa dịka ndị ikom ji anyụike

6 Ha ji anyụike na egbugbu ha

7 Ha kpọkwara ụlọnsọ gị ọkụ, mee ya ka o repịa.

8 Ha sịrị nʼobi ha, “Anyị ga-etipịa ha kpamkpam!”

9 Enyeghị anyị ihe ịrịbama ọbụla site nʼaka Chineke.

10 O Chineke, ruo ole mgbe ka ndị iro ga-anọgide na-achị gị ọchị?

11 Gịnị mere ị na-eseghachi aka gị azụ, e aka nri gị?

12 Ma gị, O Chineke, bụrịị eze m site na mgbe ochie.

13 Site nʼike gị dị ukwuu i mere ka osimiri kewaa abụọ.

14 Ọ bụ gị gwepịara isi anụ ọjọọ ahụ a na-akpọ leviatan,

15 Ọ bụ gị mere ka isi iyi na mmiri iyi na-asọ.

16 Ehihie na abalị bụ nke gị.

17 Ọ bụ gị kewapụtara oke ala niile nke ụwa.

18 O Onyenwe anyị, cheta otu onye iro si chịa gị ọchị,

19 Ewerala ndụ nduru gị nyefee anụ ọhịa ọjọọ nʼaka.

20 Chetakwa ọgbụgba ndụ gị,

21 Ekwela ka ndị a na-akpagbu gbaghachi azụ nʼihere;

22 O Chineke, bilie, kpechitara onwe gị ikpe.

23 Elepụla mkpọtụ nke ndị iro gị niile anya,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado