Salmos 60

IBO

1 O Chineke, ị jụla anyị, ị tịwawo anyị nʼike;

2 I meela ka ala a maa jijiji, ị dọwakwala ya;

3 I meela ka ndị gị gabiga ọnọdụ ihe isi ike;

4 Ma nye ndị na-atụ egwu gị, i weliela otu ọkọlọtọ

5 Were aka nri gị zọpụta anyị ma nyere anyị aka,

6 Chineke esitela nʼịdị nsọ ya kwuo, sị,

7 Gilead bụ nke m, otu a kwa, Manase bụkwa nke m;

8 Moab bụ efere ịkwọ aka m,

9 Onye ga-akpọrọ m gaa nʼobodo e wusiri ike?

10 Ọ bụghị gị, O Chineke? Gị onye jụrụ anyị,

11 Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro,

12 Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado