Salmos 59

IBO

1 O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m,

2 Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe,

3 Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ!

4 Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m.

5 Gị, Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile,

6 Nʼanyasị, ha na-alaghachi,

7 Lee ihe ha si nʼọnụ ha na-aghụpụta,

8 Ma gị Onyenwe anyị, na-achị ha ọchị;

9 O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị;

10 Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.

11 O Onyenwe anyị na ọta anyị, egbukwala ha,

12 Ka e jide ha nʼime nganga ha,

13 jiri iwe ọkụ repịa ha,

14 Nʼanyasị ha na-alaghachi;

15 Ha na-awagharị na-achọ nri,

16 Ma aga m abụ abụ banyere ike gị,

17 O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado