1 Zaa m mgbe m na-akpọku gị
2 Unu ụmụ mmadụ, ruo ole mgbe ka unu ga-atụgharịa ebube m, mee ka ọ bụrụ ihe ihere?
3 Matanụ nke ọma na Onyenwe anyị ahọpụtala ndị ezi omume nye onwe ya;
4 Maanụ jijiji, unu emehiekwala;
5 Tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi unu,
6 Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?”
7 Were ọṅụ mejupụta obi m
8 Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo,