1 Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke;
2 Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu,
3 Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu,
4 Nʼụwa niile ka olu ha na-apụ gazuo,
5 Ọ dị ka nwokorobịa lụrụ nwunye ọhụrụ mgbe o si nʼụlọ ndina ya na-apụta,
6 Ọ na-esite nʼotu nsọtụ nke mbara eluigwe,
7 Iwu Onyenwe anyị zuruoke;
8 Iwu Onyenwe anyị ziri ezi,
9 Ịtụ egwu Onyenwe anyị dị ọcha,
10 Ha dị oke ọnụ karịa ọlaedo,
11 Ọ bụ site na ha ka a na-adọ ohu gị aka na ntị;
12 Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile?
13 Chebe m, ka m ghara ilezi anya mehie megide gị.
14 Kwere Onyenwe anyị, Onye mgbapụta m, na Oke nkume nchebe m,