Salmos 17

IBO

1 O Onyenwe anyị, nụrụ arịrịọ m ziri ezi,

2 Ka mkpepụta m si nʼaka gị bịa;

3 Ọ bụ ezie na ị nyochaala obi m,

4 Ndị mmadụ agbalịala inye m ngarị

5 Nzọ ụkwụ m akpafubeghị site nʼụzọ gị,

6 Ana m akpọku gị, O Chineke, nʼihi na amaara m na ị ga-aza m;

7 Zipụta ịhụnanya gị dị oke ebube;

8 Chebe m dịka mkpụrụ anya gị;

9 site nʼaka ndị ajọ omume gbara m gburugburu,

10 Ha anaghị eme ebere, ha bụ ndị afọ tara mmiri,

11 Ha achọpụtala ebe m nọ, ugbu a, ha gbara m gburugburu,

12 Ha ka ọdụm agụụ na-agụ nke zoro onwe ya nʼọhịa,

13 Onyenwe anyị, bilie guzogide ha, tigbuo ha.

14 O Onyenwe anyị, zọpụta m site nʼaka ndị dị otu a,

15 Ma mụ onwe m ga-ahụ ihu gị site nʼezi omume;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado