Salmos 150

IBO

1 Toonu Onyenwe anyị.

2 Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya.

3 Werenụ opi ike too ya,

4 jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya,

5 werenụ ogene too ya,

6 Ka ihe niile na-eku ume too Onyenwe anyị.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado