Salmos 137

IBO

1 Nʼakụkụ iyi niile Babilọn ka anyị nọdụrụ ala kwaa akwa

2 Ọ bụ nʼosisi pọpla

3 Nʼebe ahụ ka ndị dọtara anyị nʼagha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ,

4 Ma, olee otu anyị ga-esi bụọ abụ Onyenwe anyị

5 Ọ bụrụ na m echezọọ gị, Jerusalem,

6 Ọ bụrụ na m echezọọ gị,

7 Cheta, o Onyenwe anyị, ihe ndị Edọm mere

8 Gị ada Babilọn, onye a ghaghị ịla nʼiyi,

9 onye ahụ ga-achịrị ụmụ gị ndị na-aṅụ ara

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado