1 Onyenwe anyị gwara Onyenwe m okwu sị ya:
2 Onyenwe anyị ga-eme ka ike ọchịchị gị site na Zayọn ruo ala ndị ọzọ;
3 Nʼụbọchị ị ga-ebu agha,
4 Onyenwe anyị aṅụọla iyi,
5 Onyenwe anyị nọ nʼaka nri gị.
6 Ọ ga-ekpe mba niile ikpe, na-atụkọta ndị nwụrụ anwụ,
7 Ọ ga-aṅụ mmiri site nʼiyi nta nke dị nʼakụkụ ụzọ;