Provérbios 30

IBO

1 Ndị a bụ okwu Agọ, nwa Jake, onye Masa,

2 Nʼezie, abụ m onye nzuzu karịa mmadụ ọbụla;

3 Amụtabeghị m amamihe,

4 Olee onye na-arịgo nʼeluigwe na-arịdatakwa?

5 “Okwu ọnụ Chineke niile bụ ihe anụchara anụcha,

6 Atụkwasịla ihe ọbụla nʼokwu ya,

7 “O Onyenwe anyị, naanị ihe abụọ ka m na-arịọ gị tupu m nwụọ;

8 Nke mbụ, mee ka okwu efu na okwu ụgha dị anya nʼebe m nọ.

9 Nʼihi na, ọ bụrụ na m aghọọ ọgaranya, ma eleghị anya, afọ ga-eju m, jubiga m oke,

10 “Ekwujọla ohu nʼihu nna ya ukwu,

11 “Ọ dị ndị na-akọcha nna ha,

12 Ọgbọ ndị dị ọcha nʼanya nke onwe ha

13 Ọ dị ndị anya ha dị nʼelu,

14 Ndị eze ha niile bụ mma agha

15 “Etu nwere ụmụ nwanyị abụọ

16 Ala ili,

17 “Onye ahụ na-akwa nna ya emo,

18 “Ọ dị ihe atọ na-agbagwoju m anya, apụghị m ịghọta ha;

19 Otu ugo si efegharị na mbara eluigwe;

20 “Nke bụ ụzọ nwanyị na-akwa iko,

21 “Ọ dị ihe atọ na-eme ka ụwa maa jijiji,

22 Ohu ghọrọ eze,

23 nwanyị obi ilu mesịrị lụta dị,

24 “Ihe anọ dị nke dị nta nʼelu ụwa,

25 Ndanda bụ ndị na-enweghị ume,

26 Ewi nkume bụ ndị na-adịghị ike,

27 Igurube enweghị eze,

28 Ngwere dị mfe iji aka jide ya,

29 “Ha dị ihe atọ na-ejegharị nʼụwa nʼọnọdụ ịdị oke ebube,

30 Ọdụm, eze ụmụ anụmanụ. Ọ naghị atụ onye ọbụla egwu,

31 na oke ọkụkọ na-ejegharị ejegharị,

32 “Ọ bụrụ na i meela ihe nzuzu site nʼifuli onwe gị elu

33 A pịaa mmiri ara ehi a na-ewepụta mmanụ ara ehi;

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado