1 Anyala isi banyere echi,
2 Ka onye ọzọ too gị, ọ bụghị ọnụ gị.
3 Nkume dị arọ, aja bụkwa ibu arọ,
4 Iwe na-emebi ihe,
5 Mba abara nʼihe ka mma
6 Ihe kwesiri ntụkwasị obi ka mmerụ ahụ nke sitere nʼaka enyi bụ,
7 Mmanụ aṅụ adịghị atọ onye rijuru afọ ụtọ;
8 Nwoke na-akpafu site nʼụlọ ya
9 Mmanụ isi ụtọ na ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na-eme ka obi ṅụrịa,
10 Ahapụla enyi gị maọbụ ndị enyi nna gị.
11 Nwa m, obi ga-atọ m ụtọ nke ukwuu ma a sị na ị ga-amụta ihe!
12 Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya.
13 Chịrị uwe onye ahụ nke naara onye mba ọzọ na mbe.
14 Ọ bụrụ na onye ọbụla e jiri oke olu gọzie onye agbataobi ya nʼisi ụtụtụ
15 Mmiri na-ata nʼime ụlọ mgbe mmiri na-ezo
16 Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe,
17 Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,
18 Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,
19 Dịka e si ahụ ihu mmadụ nʼime mmiri
20 Dịka afọ adịghị eju ọnwụ na mbibi,
21 Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo
22 Nʼagbanyeghị na ị ga-egwepịa onye nzuzu nʼime ikwe,
23 Lezie ọrụ gị anya nke ọma,
24 nʼihi na akụnụba adịghị adịgide.
25 Mgbe e gbupụchara ahịhịa ochie, nke ọhụrụ na-epupụta,
26 Ụmụ atụrụ ga-enye gị uwe ị ga-eyi,
27 Ị ga-enwe mmiri ara ewu nke ga-ezuru gị na ndị ezinaụlọ gị nri,