Números 24

IBO

1 Nʼoge a, Belam aghọtala nʼuche ya na ọ masịrị Onyenwe anyị ịgọzi Izrel. Ya mere, ọ họrọghị ịgba afa dịka o mere nʼoge ndị gara aga, kama o chere ihu ya nʼọzara.

2 Mgbe Belam lepụrụ anya ọ hụrụ ụmụ Izrel dịka ha si maa ụlọ ikwu nʼebo nʼebo. Mgbe ahụ kwa, Mmụọ nke Chineke dakwasịrị ya.

3 O buru amụma ndị a sị,

4 Okwu onye ahụ na-anụ okwu Chineke

5 “Lee ka ebe obibi gị si maa mma, gị Jekọb,

6 “Dịka ndagwurugwu dị iche iche ka ha gbasapụrụ,

7 Mmiri ga-esi nʼite mmiri ha na-erupụta,

8 “Chineke sitere nʼala Ijipt kpọpụta ha.

9 Ha na-amakpuru, dinara ala dịka ọdụm,

10 Iwe Balak dị ọkụ megide Belam nʼoge a. Ọ kụkọtara aka ya abụọ nʼiwe. Tie mkpu sị Belam, “Akpọrọ m gị ka ị bịa bụọrọ m ndị iro m ọnụ. Ma ị gọziela ha ugboro atọ a.

11 Si nʼebe m nọ wezuga onwe gị! Laghachi nʼụlọ gị! Akwadobere m inye gị ọnọdụ dị elu, ma Onyenwe anyị e gbochiela gị inweta ụgwọ ọrụ a.”

12 Belam zara Balak sị, “Ọ bụ na m agwaghị ndị ozi gị niile, bụ ndị ị zitere m,

13 ‘na a sịkwarịị na Balak enye m ọlaọcha na ọlaedo niile nke dị nʼụlọeze ya, apụghị m ime ihe ọbụla nʼike aka, maọbụ ihe ọma maọbụ ihe ọjọọ, ị gabiga iwu Onyenwe anyị. Ọ bụkwa naanị ihe Onyenwe anyị na-ekwu ka m ga-ekwu’?

14 Ugbu a, ana m alakwuru ndị m, ma bịa, ka m dọọ gị aka na ntị banyere ihe ndị a ga-eme ndị gị nʼụbọchị ndị a na-abịa nʼihu.”

15 Ya mere Belam kwuru okwu ndị a:

16 amụma onye ahụ nke na-anụ okwu Chineke,

17 “Ana m ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a,

18 A ga-emeri Edọm,

19 Otu onye ọchịchị ga-esi na Jekọb pụta.

20 Mgbe ahụ, Belam lepụrụ anya legide ụlọ ndị Amalek niile, buo amụma banyere ha sị:

21 Ọ hụrụ ndị Ken anya, kwuo okwu ya:

22 Ma, a ga-ebibi unu ndị Ken niile,

23 Ndị a bụ okwu o ji mechie amụma ya:

24 Ụgbọ mmiri ga-esi nʼọnụ mmiri Saiprọs bịa.

25 Emesịa, Belam biliri laghachi nʼụlọ ya, ma Balak gbasoro ụzọ nke ya.

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado