1 Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị.
2 Onyenwe anyị ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi,
3 Ọta ndị agha ya na-acha ọbara ọbara,
4 Ụgbọ agha na-eme mkpọtụ dị ukwuu nʼezi,
5 Ọ na-akpọkọta ndị agha ya a zụziri azụzi,
6 Ma e megheela ọnụ ụzọ ama nke osimiri,
7 E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo a
8 Ninive dịka ọdọ mmiri
9 Kwakọrọnụ ọlaọcha,
10 E bibiela ya. A gbahapụla ya, hapụ ya ka ọ tọgbọrọ nʼefu.
11 Ebeekwa ka ọgba ọdụm ahụ dị ugbu a,
12 Ọdụm ahụ na-adọgbu anụ na-ezuru ụmụ ya,
13 “Edoola m onwe m imegide gị,”