1 “Gbalaganụ unu ụmụ Benjamin!
2 Aga m ebibi ada Zayọn,
3 Ndị na-azụ atụrụ ga-eduru igwe atụrụ bịa megide ya.
4 “Jikerenụ ibu agha megide ya!
5 Ya mere, bilienụ ka anyị buso ha agha, ọ bụladị nʼabalị!
6 Ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, kwuru,
7 Dịka mmiri si esite nʼolulu mmiri na-asọpụta
8 Nabata ịdọ aka na ntị m, gị Jerusalem,
9 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,
10 Ma onye kwanụ ka m nwere ike ịgwa okwu ma dọọ aka na ntị?
11 Ma ọnụma Onyenwe anyị juru m obi,
12 A ga-ewere ụlọ ha nyefee nʼaka ndị ọzọ.
13 “Nʼihi na site nʼonye ukwu ruo nʼonye dịkarịsịrị nta,
14 Ha na-ekechi ọnya ndị m,
15 O nwere ụzọ omume ha ndị a rụrụ arụ si eme ha ihere?
16 Ihe ndị a kwa bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
17 Ahọpụtara m ndị nche doo ha ichebe unu. Agwakwara m unu okwu sị,
18 Ya mere, nụrụnụ, unu mba niile;
19 Nụrụ, gị ụwa, lee,
20 Gịnị ka m ji ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nke unu si nʼobodo Sheba bubata, eme?
21 Ya mere, ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,
22 Otu a ka Onyenwe anyị kwuru,
23 Ha ji ụta na ùbe,
24 Anyị anụla akụkọ banyere ude ha,
25 Ka onye ọbụla gharakwa ịga nʼubi,
26 Unu ndị m, yikwasịnụ onwe unu uwe mkpe.
27 “Emeela m gị ka ị bụrụ onye na-anwapụta ọla,
28 Ha bụ ndị nnupu isi, ndị nwere obi nʼazụ,
29 Ngwa ọrụ ọkpụ uzu na-afụnwu ọkụ ike ike,
30 Ọlaọcha a jụrụ ajụ ka akpọrọ ha,