Jeremias 4

IBO

1 “Ọ bụrụ na unu bụ Izrel, ga-alọta, ka Onyenwe anyị kwubiri,

2 ọ bụrụkwa na unu ga-eji eziokwu, ikpe ziri ezi na ụzọ ezi omume

3 Ihe ndị a ka Onyenwe anyị na-agwa ndị Juda na Jerusalem sị,

4 Bienụ onwe unu ugwu nye Onyenwe anyị,

5 “Kwupụta ya na Juda, kwusaa ya na Jerusalem sị,

6 Bulie ihe i gosi ụzọ ị ga Zayọn!

7 Dịka ọdụm si nʼebe o zoro onwe ya amapụta,

8 Ya mere, yikwasịnụ onwe unu uwe mkpe;

9 “Nʼụbọchị ahụ,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,

10 Mgbe ahụ ekwuru m sị; “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị lee na ị ghọgbuola ndị a na Jerusalem site na ị sị, ‘Unu ga-enwe udo,’ mgbe mma agha dị anyị nʼolu.”

11 Nʼoge ahụ, a ga-agwa ndị a na Jerusalem, “Ifufe dị ọkụ, nke sitere nʼebe dị elu ihe na-adịghị si nʼọzara na-efebata irute ndị m. Ma ọ bụghị ifufe maka ịfụcha, maọbụ ime ka adị ọcha,

12 ọ bụ ifufe nke dị oke ike karịa nke na-esite na mụ. Ugbu a, ana m ekwupụta okwu ikpe m megide ha.”

13 Lee anya, ha na-abịa dịka igwe ojii.

14 Jerusalem, sachapụ mmehie dị gị nʼobi, ka a zọpụta gị.

15 Otu olu na-akpọsa site na Dan,

16 “Gwa mba niile otu a, ha abịala,

17 Ha ga-agbakwa Jerusalem gburugburu dịka ndị agha na-eche ubi a gbara ogige nche,

18 “Ụzọ gị na omume gị niile

19 Ihe mgbu a dị ukwuu.

20 Mbibi na-arị mbibi ibe ya elu,

21 Ruo ole mgbe ka m ga-anọgide na-ahụ ọkọlọtọ agha ndị a a na-alụ?

22 “Ndị m bụ ndị nzuzu,

23 Elere m anya nʼụwa

24 Elere m anya nʼugwu ukwu,

25 Elere m anya ma ahụghị mmadụ ọbụla,

26 Ala ọma ahụ aghọọla ọzara,

27 Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,

28 Ụwa ga-eru ụjụ,

29 Ndị mmadụ niile ga-agbapụ ọsọ site nʼobodo ha

30 Gịnị bụ nke a, gị onye na-enweghị olileanya?

31 Ana m anụ olu iti mkpu akwa nke yiri olu akwa nwanyị ime na-eme,

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado