Jeremias 14

IBO

1 Nke a bụ okwu Onyenwe anyị, nke rutere Jeremaya banyere ụkọ mmiri.

2 “Juda na-eru ụjụ,

3 Ndị a na-asọpụrụ na-ezipụ ndị ohu ha ịga chọta mmiri.

4 Ala na-agbawa

5 Ọ bụladị nne ele, nke nọ nʼọhịa,

6 Ịnyịnya ibu ọhịa na-eguzokwa nʼelu ebe dị elu nke ahịhịa na-adịghị.

7 Ọ bụ ezie na mmehie anyị na-agbagide anyị ama,

8 Gị, onye bụ olileanya Izrel.

9 Gịnị mere i ji nọdụ dịka onye ihe mere na mberede,

10 Ihe ndị a bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere ndị a,

11 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, “Ekpela ekpere nʼihi ọdịmma ndị a.

12 Ọ bụ ezie na ha na-ebu ọnụ, agaghị m ege ntị nʼakwa ha; ọ bụrụkwa na ha achụọrọ m aja nsure ọkụ, maọbụ aja mkpụrụ onyinye, agaghị m anabata ha. Kama, aga m eji mma agha na ụnwụ, na ọrịa dị iche iche bibie ha.”

13 Ma asịrị m, “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị! Lee na ndị amụma na-asị ha, ‘Unu agaghị ahụ mma agha anya, maọbụ hụ ahụhụ nke ụnwụ na-eweta, nʼeziokwu, aga m enye unu udo nke na-adịgide adịgide nʼebe a.’ ”

14 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara m okwu sị, “Ndị amụma ahụ na-ebu amụma ụgha nʼaha m. Ọ bụghị m họpụtara ha, ọ bụghị m gwara ha okwu, ọ bụkwaghị m ziri ha. Ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu, amụma ụgha nke ọhụ ụgha, na nke ịgba afa, na nke na-enweghị isi, na nke si nʼobi ha nke aghụghọ jupụtara.

15 Ya mere, ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru banyere ndị amụma ahụ na-ebu amụma nʼaha m. Ọ bụghị m ziteere ha, ma ha nọgidere na-asị, ‘Mma agha na ụnwụ enweghị ike ịbịaru ala a nso.’ Ndị amụma a niile ka a ga-ebibi site na mma agha na ụnwụ.

16 A ga-esitekwa nʼụlọ tụpụ ndị ahụ niile ha na-eburu amụma nʼokporoụzọ Jerusalem nʼihi ụnwụ na mma agha. O nweghị onye ga-eli ha, maọbụ ndị nwunye ha, maọbụ ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom. Nʼihi na aga m awụkwasị ha ihe ọjọọ ahụ niile ruuru ha.

17 “Gwa ha okwu ndị a,

18 Ọ bụrụ na m apụọ jee nʼime ime obodo

19 Ị jụla Juda kpamkpam?

20 Onyenwe anyị, anyị nabatara ajọ omume anyị,

21 Elelịla anyị anya, nʼihi aha gị.

22 Ọ dị chi ihe efu nke ndị mba ọzọ nwere ike ime ka mmiri zoo?

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado