Jeremias 10

IBO

1 Nụrụnụ ihe Onyenwe anyị na-agwa unu, ụmụ Izrel.

2 Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

3 Nʼihi na omenaala ndị mmadụ ahụ abaghị uru.

4 Ha na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ihe ahụ a pịrị apị mma,

5 Arụsị ha yiri osisi eguzobere nʼubi kukumba maka iji chụọ anụ ufe ọsọ,

6 O nweghị onye dịka gị, Onyenwe anyị.

7 Onye ka ọ bụ nke na-ekwesighị ịtụ gị egwu?

8 Ha niile bụ ndị na-enweghị uche na ndị nzuzu.

9 A na-esite na Tashish bubata ọlaọcha e tipịaziri nke ọma,

10 Ma naanị Onyenwe anyị bụ Chineke nʼezie.

11 “Ihe ndị a ka unu ga-agwa ha, ‘Chi ndị ahụ niile a na-esiteghị nʼaka ha mee eluigwe na ụwa niile ga-ala nʼiyi. A ga-ewezuga ha site nʼụwa na nʼokpuru eluigwe niile.’ ”

12 Ma Chineke sitere nʼike ya mee ụwa.

13 Mgbe o bigbọrọ, mmiri niile nke dị nʼeluigwe na-ebigbọkwa.

14 Onye ọbụla bụ onye na-enweghị uche nke ihe ọmụma kọrọ.

15 Ha bụ ihe efu, na ihe ịkwa emo,

16 Ma Onye ahụ bụ Oke Jekọb adịghị ka ihe ndị a,

17 Chịkọtaanụ ngwongwo unu niile; nọọnụ na njikere ịhapụ ala a,

18 Nʼihi na ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

19 Ahụhụ dịịrị m nʼihi mmerụ ahụ m merụrụ.

20 Ebibiela ụlọ ikwu m,

21 Nʼihi na ndị ọzụzụ atụrụ a enweghị uche.

22 Gee ntị, nụrụ! Lee ozi na-abịa,

23 O Onyenwe anyị, amaara m na ụzọ mmadụ adịghị nʼaka ya,

24 Ya mere, Onyenwe anyị, site nʼụzọ nke ikpe ziri ezi dọọ m aka na ntị,

25 Wụkwasị ọnụma gị nʼelu mba niile dị iche iche

Ler em outra tradução

Comparar lado a lado